1 Ihe E Mere 23:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụmụ Amram bụ Erọn+ na Mozis.+ Ma e doro Erọn iche+ ka o wee na-edo Ebe Kasị Nsọ nsọ,+ ya na ụmụ ya ndị ikom, ruo mgbe a na-akaghị aka, isure ihe nsure+ ọkụ n’ihu Jehova, ijere ya ozi+ na iji aha ya na-agọzi+ ndị mmadụ ruo mgbe a na-akaghị aka.
13 Ụmụ Amram bụ Erọn+ na Mozis.+ Ma e doro Erọn iche+ ka o wee na-edo Ebe Kasị Nsọ nsọ,+ ya na ụmụ ya ndị ikom, ruo mgbe a na-akaghị aka, isure ihe nsure+ ọkụ n’ihu Jehova, ijere ya ozi+ na iji aha ya na-agọzi+ ndị mmadụ ruo mgbe a na-akaghị aka.