Ọnụ Ọgụgụ 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Kora+ nwa Izha,+ nwa Kohat,+ nwa Livaị,+ wee bilie, ya na Detan+ na Abaịram+ bụ́ ụmụ Elayab,+ tinyere Ọn nwa Pilet, ụmụ Ruben.+ Ọnụ Ọgụgụ 16:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ala wee meghee ọnụ loo ha na ezinụlọ ha na mmadụ niile Kora nwere na ngwongwo ha niile.+ Ọnụ Ọgụgụ 26:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ala wee meghee ọnụ ya loo ha.+ Ma Kora nwụrụ mgbe ndị òtù ya nwụrụ, mgbe ọkụ regburu narị ndị ikom abụọ na iri ise.+ Ha wee bụrụ ihe ịdọ aka ná ntị.+
16 Kora+ nwa Izha,+ nwa Kohat,+ nwa Livaị,+ wee bilie, ya na Detan+ na Abaịram+ bụ́ ụmụ Elayab,+ tinyere Ọn nwa Pilet, ụmụ Ruben.+
10 Ala wee meghee ọnụ ya loo ha.+ Ma Kora nwụrụ mgbe ndị òtù ya nwụrụ, mgbe ọkụ regburu narị ndị ikom abụọ na iri ise.+ Ha wee bụrụ ihe ịdọ aka ná ntị.+