13 Ozugbo ahụ, ha kwuru n’ihu eze, sị: “Daniel,+ otu n’ime ndị Juda a dọtara n’agha,+ ejighị gị kpọrọ ihe, eze, o jighịkwa iwu ahụ ị bịanyere aka na ya kpọrọ ihe, kama ọ na-ekpe ekpere ugboro atọ n’ụbọchị.”+
28 Unu atụkwala egwu+ ndị na-egbu ahụ́ ma ha enweghị ike igbu mkpụrụ obi; kama na-atụnụ egwu+ onye ahụ nke pụrụ ibibi ma mkpụrụ obi ma ahụ́ n’ime Gehena.*+