Aịzaya 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Rịọ Jehova bụ́ Chineke gị ka o nye gị ihe ịrịba ama,+ ka o mee ka o mie emi ka Shiol, ma ọ bụ ka ọ dị elu ka ógbè ndị dị n’ugwu.” Matiu 12:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ọ zara ha, sị: “Ọgbọ ọjọọ nke na-akwa iko*+ na-achọ ihe ịrịba ama, ma ọ dịghị ihe ịrịba ama a ga-enye ya ma ọ́ bụghị ihe ịrịba ama nke Jona onye amụma.+ Jọn 6:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ya mere, ha sịrị ya: “Olee ihe ịrịba ama ị ga-eme,+ ka anyị wee hụ ya ma kwere na gị? Olee ọrụ ị ga-arụ?
11 “Rịọ Jehova bụ́ Chineke gị ka o nye gị ihe ịrịba ama,+ ka o mee ka o mie emi ka Shiol, ma ọ bụ ka ọ dị elu ka ógbè ndị dị n’ugwu.”
39 Ọ zara ha, sị: “Ọgbọ ọjọọ nke na-akwa iko*+ na-achọ ihe ịrịba ama, ma ọ dịghị ihe ịrịba ama a ga-enye ya ma ọ́ bụghị ihe ịrịba ama nke Jona onye amụma.+
30 Ya mere, ha sịrị ya: “Olee ihe ịrịba ama ị ga-eme,+ ka anyị wee hụ ya ma kwere na gị? Olee ọrụ ị ga-arụ?