Matiu 12:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Mgbe ahụ, ụfọdụ n’ime ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii zara ya, sị: “Onye Ozizi, anyị chọrọ ka i gosi anyị ihe ịrịba ama.”+ Mak 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, ọ sụrụ ude+ na mmụọ ya, sị: “Gịnị mere ọgbọ a ji na-achọ ihe ịrịba ama? N’eziokwu, ana m asị, A gaghị enye ọgbọ a ihe ịrịba ama ọ bụla.”+ Jọn 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, ndị Juu zara ya, sị: “Olee ihe ịrịba ama+ ị ga-egosi anyị, ebe ọ bụ na ị na-eme ihe ndị a?” 1 Ndị Kọrịnt 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na ndị Juu na-asị ka e nye ha ihe ịrịba ama,+ ndị Grik na-achọkwa amamihe;+
38 Mgbe ahụ, ụfọdụ n’ime ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii zara ya, sị: “Onye Ozizi, anyị chọrọ ka i gosi anyị ihe ịrịba ama.”+
12 Ya mere, ọ sụrụ ude+ na mmụọ ya, sị: “Gịnị mere ọgbọ a ji na-achọ ihe ịrịba ama? N’eziokwu, ana m asị, A gaghị enye ọgbọ a ihe ịrịba ama ọ bụla.”+
18 Ya mere, ndị Juu zara ya, sị: “Olee ihe ịrịba ama+ ị ga-egosi anyị, ebe ọ bụ na ị na-eme ihe ndị a?”