Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 7:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Fero agaghị ege unu ntị;+ m ga-ebi Ijipt aka wee jiri oké ikpe+ kpọpụta ụsụụ m,+ bụ́ ndị m,+ ụmụ Izrel,+ n’ala Ijipt.

  • Ọpụpụ 8:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Ndị dibịa anwansi ahụ wee gwa Fero, sị: “Ọ bụ mkpịsị aka+ Chineke!”+ Ma obi Fero ka kpọchiri akpọchi,+ o geghị ha ntị, dị nnọọ ka Jehova kwuru.

  • 1 Samuel 5:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Ndị Ashdọd wee hụ otú ihe si kwụrụ, ha wee sị: “Unu ekwela ka igbe Chineke Izrel dịrị n’etiti anyị, n’ihi na aka ya dị ike megide anyị na Degọn bụ́ chi anyị.”+

  • Abụ Ọma 39:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Wepụ ihe otiti i tiri m.+

      Nke m agwụla n’ihi mmeso ọjọọ i mesoro m.+

  • Ọrụ Ndịozi 13:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ugbu a kwa, lee! aka Jehova na-adịkwasị gị, ị ga-ekpukwa ìsì, n’ahụghị ìhè anyanwụ ruo oge ụfọdụ.” N’otu ntabi anya, oké alụlụụ na ọchịchịrị dakwasịrị ya, o wee na-agagharị na-achọ ndị ga-ejide ya n’aka wee na-edu ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya