Ọpụpụ 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 M ga-amatị aka m+ tie Ijipt ihe site n’ọrụ m niile dị ebube m ga-arụ n’ime ya; e mesịa, ọ ga-ahapụ unu ka unu laa.+ Ọpụpụ 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 lee! aka Jehova+ na-abịakwasị anụ ụlọ+ gị ndị nọ n’ọhịa. Ọrịa na-efe efe nke dị oké njọ+ ga-ejide ịnyịnya, ịnyịnya ibu, kamel, ìgwè ehi na ìgwè atụrụ unu.
20 M ga-amatị aka m+ tie Ijipt ihe site n’ọrụ m niile dị ebube m ga-arụ n’ime ya; e mesịa, ọ ga-ahapụ unu ka unu laa.+
3 lee! aka Jehova+ na-abịakwasị anụ ụlọ+ gị ndị nọ n’ọhịa. Ọrịa na-efe efe nke dị oké njọ+ ga-ejide ịnyịnya, ịnyịnya ibu, kamel, ìgwè ehi na ìgwè atụrụ unu.