Ọpụpụ 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma mụ onwe m, lee, m ga-ekwe ka obi ndị Ijipt kpọchie,+ ka ha wee chụrụ ha banye ka m wee nwetara onwe m otuto site n’imeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile, ụgbọ ịnyịnya agha ya na ndị agha ịnyịnya ya.+ Ilu 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova emewo ihe niile maka nzube ya,+ ee, ọbụna onye ajọ omume maka ụbọchị ihe ọjọọ.+
17 Ma mụ onwe m, lee, m ga-ekwe ka obi ndị Ijipt kpọchie,+ ka ha wee chụrụ ha banye ka m wee nwetara onwe m otuto site n’imeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile, ụgbọ ịnyịnya agha ya na ndị agha ịnyịnya ya.+