Ọpụpụ 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Kama, n’eziokwu, ọ bụ nke a mere m ji debe gị ndụ,+ iji gosi gị ike m nakwa iji mee ka a kpọsaa aha m n’ụwa dum.+ Joshụa 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe m na-akpọpụta nna unu hà n’Ijipt,+ unu wee rute n’oké osimiri, ndị Ijipt wee jiri ụgbọ ịnyịnya agha na ndị agha ịnyịnya chụrụ+ nna unu hà rute n’Oké Osimiri Uhie. Ndị Rom 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na Akwụkwọ Nsọ gwara Fero, sị: “N’ihi nke a ka m ji hapụ gị ndụ, ka m wee jiri gị gosi ike m, ka e wee kpọsaakwa aha m n’ụwa dum.”+
16 Kama, n’eziokwu, ọ bụ nke a mere m ji debe gị ndụ,+ iji gosi gị ike m nakwa iji mee ka a kpọsaa aha m n’ụwa dum.+
6 Mgbe m na-akpọpụta nna unu hà n’Ijipt,+ unu wee rute n’oké osimiri, ndị Ijipt wee jiri ụgbọ ịnyịnya agha na ndị agha ịnyịnya chụrụ+ nna unu hà rute n’Oké Osimiri Uhie.
17 N’ihi na Akwụkwọ Nsọ gwara Fero, sị: “N’ihi nke a ka m ji hapụ gị ndụ, ka m wee jiri gị gosi ike m, ka e wee kpọsaakwa aha m n’ụwa dum.”+