1 Samuel 26:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Sọl wee sị: “Emehiewo m.+ Lọta, nwa m Devid, n’ihi na agakwaghị m eme gị ihe ọjọọ, ebe ọ bụ na mkpụrụ obi m dị oké ọnụ ahịa+ n’anya gị taa. Lee! Ezuzuwo m nzuzu, ehiewokwa m ụzọ nke ukwuu.” Abụ Ọma 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ha na-agwa ibe ha okwu ụgha;+Ha na-eji egbugbere ọnụ ire ụtọ+ ekwu okwu ọbụna n’ihu abụọ.+ Matiu 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 sị: “Emehiere m mgbe m raara ọbara ezi omume nye.”+ Ha wee sị: “Nke ahụ ọ̀ gbasara anyị? Nke ahụ bụ okwu aka gị!”+
21 Sọl wee sị: “Emehiewo m.+ Lọta, nwa m Devid, n’ihi na agakwaghị m eme gị ihe ọjọọ, ebe ọ bụ na mkpụrụ obi m dị oké ọnụ ahịa+ n’anya gị taa. Lee! Ezuzuwo m nzuzu, ehiewokwa m ụzọ nke ukwuu.”
4 sị: “Emehiere m mgbe m raara ọbara ezi omume nye.”+ Ha wee sị: “Nke ahụ ọ̀ gbasara anyị? Nke ahụ bụ okwu aka gị!”+