25 Mgbe o mesịrị ka ebe ahụ dị larịị, ọ̀ bụ na ọ naghị agha mkpụrụ kọmin ojii, ghaakwa mkpụrụ kọmin,+ ọ̀ bụ na ọ gaghị akụ ọka wit, ọka milet,+ na ọka bali n’ebe kwesịrị ekwesị,+ kụọkwa ọka spelt+ ka ọ bụrụ ókè nke ala ya?+
9 “Ma gị onwe gị, were ọka wit+ na ọka bali na akịdị+ na lentil+ na ọka milet na ọka spelt,+ tinye ha n’otu ite, werekwa ha mee achịcha ị ga-eri, maka ụbọchị ole ị ga-edina n’otu akụkụ gị; narị ụbọchị atọ na iri itoolu ka ị ga-eri ya.+