Diuterọnọmi 28:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “Ị ga-ewere mkpụrụ dị ukwuu gaa ubi, ma ihe ị ga-eweta ga-adị obere,+ n’ihi na igurube ga-erichapụ ya.+ Joel 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọkụ erepịawo ihe n’ihu ya,+ ire ọkụ na-erepịakwa ihe n’azụ ya.+ Ala nke dị n’ihu ya dị ka ogige Iden;+ ma ala ịkpa nke tọgbọrọ n’efu dị ya n’azụ, ọ dịghịkwa ihe na-agbanahụ ya.
38 “Ị ga-ewere mkpụrụ dị ukwuu gaa ubi, ma ihe ị ga-eweta ga-adị obere,+ n’ihi na igurube ga-erichapụ ya.+
3 Ọkụ erepịawo ihe n’ihu ya,+ ire ọkụ na-erepịakwa ihe n’azụ ya.+ Ala nke dị n’ihu ya dị ka ogige Iden;+ ma ala ịkpa nke tọgbọrọ n’efu dị ya n’azụ, ọ dịghịkwa ihe na-agbanahụ ya.