Ndị Hibru 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ bụ okwukwe ka o ji hapụ Ijipt,+ ma ọ tụghị iwe eze egwu,+ n’ihi na o guzosiri ike dị ka à ga-asị na ọ na-ahụ onye ahụ anya bụ́ Onye a na-apụghị ịhụ anya.+
27 Ọ bụ okwukwe ka o ji hapụ Ijipt,+ ma ọ tụghị iwe eze egwu,+ n’ihi na o guzosiri ike dị ka à ga-asị na ọ na-ahụ onye ahụ anya bụ́ Onye a na-apụghị ịhụ anya.+