Ọpụpụ 12:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Fero wee bilie n’abalị, ya na ndị niile na-ejere ya ozi na ndị ọzọ niile bụ́ ndị Ijipt; oké mkpu ákwá wee malite ịda n’etiti ndị Ijipt,+ n’ihi na ọ dịghị ụlọ ọ bụla mmadụ na-anwụghị.
30 Fero wee bilie n’abalị, ya na ndị niile na-ejere ya ozi na ndị ọzọ niile bụ́ ndị Ijipt; oké mkpu ákwá wee malite ịda n’etiti ndị Ijipt,+ n’ihi na ọ dịghị ụlọ ọ bụla mmadụ na-anwụghị.