Luk 12:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 “Keenụ ájị̀ n’úkwù,+ ka oriọna+ unu na-enwukwa enwu, Ndị Efesọs 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, guzosienụ ike, werenụ eziokwu+ kee úkwù unu,+ yirinụ ihe mgbochi obi bụ́ ezi omume,+ 1 Pita 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, keenụ ájị̀ n’ume maka ọrụ,+ nweenụ uche ziri ezi;+ meenụ ka olileanya unu dịrị n’obiọma na-erughịrị mmadụ+ nke a ga-ewetara unu mgbe a ga-ekpughe+ Jizọs Kraịst.
13 Ya mere, keenụ ájị̀ n’ume maka ọrụ,+ nweenụ uche ziri ezi;+ meenụ ka olileanya unu dịrị n’obiọma na-erughịrị mmadụ+ nke a ga-ewetara unu mgbe a ga-ekpughe+ Jizọs Kraịst.