Ọpụpụ 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mozis wee sị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘N’ihe dị ka n’etiti abalị, m ga-apụ banye n’etiti Ijipt,+ Emọs 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ‘A ga na-eti mkpu arịrị n’ubi vaịn niile,+ n’ihi na m ga-agabiga n’etiti unu,’+ ka Jehova kwuru.
4 Mozis wee sị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘N’ihe dị ka n’etiti abalị, m ga-apụ banye n’etiti Ijipt,+