Jenesis 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ebram wee sị Lọt:+ “Biko, ka mụ na gị nakwa ndị na-azụrụ m anụ na ndị na-azụrụ gị anụ ghara ịnọ na-ese okwu, n’ihi na anyị bụ ụmụnne.+ Ọrụ Ndịozi 7:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’echi ya, ọ bịakwutere ha mgbe ha nọ na-alụ ọgụ, o wee gbalịa ime ka ha dịrị n’udo,+ sị, ‘Unu bụ ụmụnne. Gịnị mere unu ji na-eme ibe unu ihe ọjọọ?’+
8 Ebram wee sị Lọt:+ “Biko, ka mụ na gị nakwa ndị na-azụrụ m anụ na ndị na-azụrụ gị anụ ghara ịnọ na-ese okwu, n’ihi na anyị bụ ụmụnne.+
26 N’echi ya, ọ bịakwutere ha mgbe ha nọ na-alụ ọgụ, o wee gbalịa ime ka ha dịrị n’udo,+ sị, ‘Unu bụ ụmụnne. Gịnị mere unu ji na-eme ibe unu ihe ọjọọ?’+