Ọpụpụ 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụ otú a ka unu ga-esi rie ya, unu ga-eke ihe n’úkwù,+ yiri akpụkpọ ụkwụ+ ma jiri mkpara n’aka; unu ga-erikwa ya ọkụ ọkụ. Ọ bụ ememme ngabiga Jehova.+
11 Ọ bụ otú a ka unu ga-esi rie ya, unu ga-eke ihe n’úkwù,+ yiri akpụkpọ ụkwụ+ ma jiri mkpara n’aka; unu ga-erikwa ya ọkụ ọkụ. Ọ bụ ememme ngabiga Jehova.+