Jenesis 46:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee gaa n’ihu ịsị: “Abụ m ezi Chineke,+ Chineke nke nna gị.+ Atụla egwu ịgbada Ijipt, n’ihi na m ga-eme ka ị ghọọ mba dị ukwuu n’ebe ahụ.+ Jenesis 47:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Izrel wee na-ebi n’ala Ijipt, n’ala Goshen;+ ha wee biri na ya, mụọ ọmụmụ, baakwa ụba nke ukwuu.+ Ọrụ Ndịozi 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Chineke nke ndị a bụ́ ndị Izrel họọrọ nna nna anyị hà, o bulikwara ha elu n’oge ha biri dị ka ndị ala ọzọ n’ala Ijipt ma jiri ogwe aka dị ike kpọpụta ha na ya.+
3 O wee gaa n’ihu ịsị: “Abụ m ezi Chineke,+ Chineke nke nna gị.+ Atụla egwu ịgbada Ijipt, n’ihi na m ga-eme ka ị ghọọ mba dị ukwuu n’ebe ahụ.+
17 Chineke nke ndị a bụ́ ndị Izrel họọrọ nna nna anyị hà, o bulikwara ha elu n’oge ha biri dị ka ndị ala ọzọ n’ala Ijipt ma jiri ogwe aka dị ike kpọpụta ha na ya.+