Ilu 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye maara ihe bụ onye hụrụ ọdachi gaa zoo,+ ma ndị na-amaghị ihe nọ na-aga, ha ga-atakwa ahụhụ ga-esi na ya pụta.+ Ndị Hibru 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ bụ okwukwe ka o ji hapụ Ijipt,+ ma ọ tụghị iwe eze egwu,+ n’ihi na o guzosiri ike dị ka à ga-asị na ọ na-ahụ onye ahụ anya bụ́ Onye a na-apụghị ịhụ anya.+
3 Onye maara ihe bụ onye hụrụ ọdachi gaa zoo,+ ma ndị na-amaghị ihe nọ na-aga, ha ga-atakwa ahụhụ ga-esi na ya pụta.+
27 Ọ bụ okwukwe ka o ji hapụ Ijipt,+ ma ọ tụghị iwe eze egwu,+ n’ihi na o guzosiri ike dị ka à ga-asị na ọ na-ahụ onye ahụ anya bụ́ Onye a na-apụghị ịhụ anya.+