Jenesis 50:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi ya, Josef mere ka ụmụ Izrel ṅụọ iyi, sị: “Chineke aghaghị iche ihu ya n’ebe unu nọ. Ya mere, unu ga-achịrị ọkpụkpụ m pụọ n’ebe a.”+ Joshụa 24:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ma ọ bụ na Shikem ka ụmụ Izrel liri ọkpụkpụ Josef,+ bụ́ nke ha chịịrị si n’Ijipt pụta. Ha liri ya n’ibé ala nke Jekọb zụrụ ụmụ Hemọ,+ nna Shikem, otu narị mkpụrụ ego;+ o wee bụrụ ihe nketa nke ụmụ Josef.+ Ndị Hibru 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mgbe ọnwụ Josef na-eru nso, ọ bụ okwukwe ka o ji kwuo banyere ọpụpụ+ nke ụmụ Izrel; o nyekwara iwu banyere ọkpụkpụ ya.+
25 N’ihi ya, Josef mere ka ụmụ Izrel ṅụọ iyi, sị: “Chineke aghaghị iche ihu ya n’ebe unu nọ. Ya mere, unu ga-achịrị ọkpụkpụ m pụọ n’ebe a.”+
32 Ma ọ bụ na Shikem ka ụmụ Izrel liri ọkpụkpụ Josef,+ bụ́ nke ha chịịrị si n’Ijipt pụta. Ha liri ya n’ibé ala nke Jekọb zụrụ ụmụ Hemọ,+ nna Shikem, otu narị mkpụrụ ego;+ o wee bụrụ ihe nketa nke ụmụ Josef.+
22 Mgbe ọnwụ Josef na-eru nso, ọ bụ okwukwe ka o ji kwuo banyere ọpụpụ+ nke ụmụ Izrel; o nyekwara iwu banyere ọkpụkpụ ya.+