Diuterọnọmi 1:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu na-ebutere unu ụzọ. Ọ ga-eburu unu agha+ dị ka ihe niile o meere unu n’Ijipt si dị, bụ́ ndị unu ji anya unu hụ,+ Diuterọnọmi 20:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu so unu na-eje ije iburu unu agha megide ndị iro unu ka o wee zọpụta unu.’+ 2 Ihe E Mere 20:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Alaeze niile nke ala dị iche iche wee tụwa Chineke ụjọ+ mgbe ha nụrụ na Jehova ebusowo ndị iro Izrel agha.+
30 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu na-ebutere unu ụzọ. Ọ ga-eburu unu agha+ dị ka ihe niile o meere unu n’Ijipt si dị, bụ́ ndị unu ji anya unu hụ,+
4 n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu so unu na-eje ije iburu unu agha megide ndị iro unu ka o wee zọpụta unu.’+
29 Alaeze niile nke ala dị iche iche wee tụwa Chineke ụjọ+ mgbe ha nụrụ na Jehova ebusowo ndị iro Izrel agha.+