Ọnụ Ọgụgụ 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma ndị niile nọ na-ahụ ebube+ m na ihe ịrịba ama+ m mere n’Ijipt nakwa n’ala ịkpa ma nọrọ na-ele m ule+ ugboro iri a, gharakwa ige ntị n’olu m,+ Abụ Ọma 78:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O mere ihe dị ịtụnanya n’ihu ndị nna nna ha+N’ala Ijipt,+ n’ala Zoan.+ Abụ Ọma 105:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ha mere ka ha hụ ihe ịrịba ama ya,+Rụọkwa ọrụ ebube dị iche iche n’ala Ham.+
22 Ma ndị niile nọ na-ahụ ebube+ m na ihe ịrịba ama+ m mere n’Ijipt nakwa n’ala ịkpa ma nọrọ na-ele m ule+ ugboro iri a, gharakwa ige ntị n’olu m,+