Nehemaya 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 I kewakwara+ oké osimiri n’ihu ha, ha wee jee ije n’ala akọrọ mgbe ha si n’etiti oké osimiri ahụ gafee;+ ị tụbakwara ndị na-achụ ha n’oké osimiri+ dị ka nkume+ a tụbara na mmiri dị ike.+ Abụ Ọma 78:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O kewara oké osimiri, ka o wee mee ka ha gafere,+O mekwara ka mmiri ya guzoro dị ka mmiri e gbochiri egbochi.+ Abụ Ọma 136:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Keleenụ Onye kewara Oké Osimiri Uhie:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+ Aịzaya 63:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye mere ka ogwe aka Ya mara mma+ na-aga n’aka nri Mozis; Onye kewara mmiri n’ihu ha+ iji meere onwe ya aha nke ga-adịru mgbe ebighị ebi;+
11 I kewakwara+ oké osimiri n’ihu ha, ha wee jee ije n’ala akọrọ mgbe ha si n’etiti oké osimiri ahụ gafee;+ ị tụbakwara ndị na-achụ ha n’oké osimiri+ dị ka nkume+ a tụbara na mmiri dị ike.+
13 O kewara oké osimiri, ka o wee mee ka ha gafere,+O mekwara ka mmiri ya guzoro dị ka mmiri e gbochiri egbochi.+
13 Keleenụ Onye kewara Oké Osimiri Uhie:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+ Aịzaya 63:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye mere ka ogwe aka Ya mara mma+ na-aga n’aka nri Mozis; Onye kewara mmiri n’ihu ha+ iji meere onwe ya aha nke ga-adịru mgbe ebighị ebi;+
12 Onye mere ka ogwe aka Ya mara mma+ na-aga n’aka nri Mozis; Onye kewara mmiri n’ihu ha+ iji meere onwe ya aha nke ga-adịru mgbe ebighị ebi;+