Ọpụpụ 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 E mesịa, ụmụ Izrel gafere n’etiti oké osimiri ahụ, n’ala akọrọ,+ ka mmiri ahụ bụụrụ ha mgbidi n’aka nri ha nakwa n’aka ekpe ha.+ Abụ Ọma 66:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O mere ka oké osimiri ghọọ ala akọrọ;+Ha wee jiri ụkwụ si n’etiti osimiri gafere.+Anyị malitere ịṅụrị ọṅụ n’ime ya n’ebe ahụ.+
22 E mesịa, ụmụ Izrel gafere n’etiti oké osimiri ahụ, n’ala akọrọ,+ ka mmiri ahụ bụụrụ ha mgbidi n’aka nri ha nakwa n’aka ekpe ha.+
6 O mere ka oké osimiri ghọọ ala akọrọ;+Ha wee jiri ụkwụ si n’etiti osimiri gafere.+Anyị malitere ịṅụrị ọṅụ n’ime ya n’ebe ahụ.+