Ọpụpụ 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’oge ahụ, Mozis na ụmụ Izrel bụkuru Jehova abụ a, sị:+“Ka m bụkuo Jehova abụ, n’ihi na e buliwo ya elu nke ukwuu.+Ịnyịnya na onye na-agba ya ka ọ tụbaworo n’oké osimiri.+
15 N’oge ahụ, Mozis na ụmụ Izrel bụkuru Jehova abụ a, sị:+“Ka m bụkuo Jehova abụ, n’ihi na e buliwo ya elu nke ukwuu.+Ịnyịnya na onye na-agba ya ka ọ tụbaworo n’oké osimiri.+