Ndị Ikpe 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ụbọchị ahụ, Debora+ na Berak+ nwa Abinoam+ malitere ịbụ abụ,+ sị: 2 Samuel 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Devid wee gwa Jehova okwu ndị dị n’abụ+ a n’ụbọchị Jehova napụtara ya n’ọbụ aka ndị iro+ ya niile nakwa n’ọbụ aka Sọl;+ Mkpughe 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha na-abụkwa abụ Mozis+ bụ́ ohu Chineke, na abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Ọrụ gị dị ukwuu ma dị ebube,+ Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Ụzọ gị ziri ezi, bụrụkwa eziokwu,+ Eze mgbe ebighị ebi.+
5 N’ụbọchị ahụ, Debora+ na Berak+ nwa Abinoam+ malitere ịbụ abụ,+ sị: 2 Samuel 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Devid wee gwa Jehova okwu ndị dị n’abụ+ a n’ụbọchị Jehova napụtara ya n’ọbụ aka ndị iro+ ya niile nakwa n’ọbụ aka Sọl;+ Mkpughe 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha na-abụkwa abụ Mozis+ bụ́ ohu Chineke, na abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Ọrụ gị dị ukwuu ma dị ebube,+ Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Ụzọ gị ziri ezi, bụrụkwa eziokwu,+ Eze mgbe ebighị ebi.+
22 Devid wee gwa Jehova okwu ndị dị n’abụ+ a n’ụbọchị Jehova napụtara ya n’ọbụ aka ndị iro+ ya niile nakwa n’ọbụ aka Sọl;+
3 Ha na-abụkwa abụ Mozis+ bụ́ ohu Chineke, na abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Ọrụ gị dị ukwuu ma dị ebube,+ Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Ụzọ gị ziri ezi, bụrụkwa eziokwu,+ Eze mgbe ebighị ebi.+