Jenesis 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma m ga-ekpe mba ha ga-agbara ohu ikpe,+ e mesịakwa, ha ga-eburu ọtụtụ akụ̀ pụọ.+ Ọpụpụ 14:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ndị Ijipt wee chụwa ha, ịnyịnya niile nke Fero, ụgbọ ịnyịnya agha ya na ndị agha ịnyịnya ya wee chụrụ ha+ banye n’etiti oké osimiri ahụ. Joshụa 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee malite itiku Jehova.+ O wee tinye ọchịchịrị n’agbata unu na ndị Ijipt+ ma mee ka oké osimiri ahụ bịakwasị ha ma kpuchie ha,+ anya unu hụkwara ihe m mere n’Ijipt;+ unu wee biri n’ala ịkpa ruo ọtụtụ ụbọchị.+
23 Ndị Ijipt wee chụwa ha, ịnyịnya niile nke Fero, ụgbọ ịnyịnya agha ya na ndị agha ịnyịnya ya wee chụrụ ha+ banye n’etiti oké osimiri ahụ.
7 Ha wee malite itiku Jehova.+ O wee tinye ọchịchịrị n’agbata unu na ndị Ijipt+ ma mee ka oké osimiri ahụ bịakwasị ha ma kpuchie ha,+ anya unu hụkwara ihe m mere n’Ijipt;+ unu wee biri n’ala ịkpa ruo ọtụtụ ụbọchị.+