Ọpụpụ 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị ahụ wee kwere.+ Mgbe ha nụrụ na Jehova echewo ihu+ n’ebe ụmụ Izrel nọ nakwa na ọ hụwo ahụ́ a na-emekpa ha,+ ha dara kpọọ isiala.+ Ọpụpụ 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Lee! M ga-abịakwute gị n’oké ígwé ojii,+ ka ụmụ Izrel wee nụ mgbe m ga-agwa gị okwu,+ ka ha wee nweekwa okwukwe n’ebe ị nọ ruo mgbe a na-akaghị aka.”+ Mozis wee gwa ụmụ Izrel ihe Jehova kwuru. Abụ Ọma 106:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee nwee okwukwe n’okwu ya;+Ha malitere iji abụ na-eto ya.+
31 Ndị ahụ wee kwere.+ Mgbe ha nụrụ na Jehova echewo ihu+ n’ebe ụmụ Izrel nọ nakwa na ọ hụwo ahụ́ a na-emekpa ha,+ ha dara kpọọ isiala.+
9 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Lee! M ga-abịakwute gị n’oké ígwé ojii,+ ka ụmụ Izrel wee nụ mgbe m ga-agwa gị okwu,+ ka ha wee nweekwa okwukwe n’ebe ị nọ ruo mgbe a na-akaghị aka.”+ Mozis wee gwa ụmụ Izrel ihe Jehova kwuru.