Jenesis 43:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ha wee sị: “Ohu gị bụ́ nna anyị nọ nke ọma. Ọ ka nọ ndụ.” Mgbe ahụ, ha hulatara kpọọ isiala.+ 2 Ihe E Mere 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụmụ Izrel niile nọ na-ekiri ihe na-emenụ mgbe ọkụ ahụ dara, ebube Jehova wee dịkwasị n’ụlọ ahụ. Ha hulatara+ ala ozugbo kpudo ihu na pevment wee kpọọ isiala+ kelee Jehova, “n’ihi na ọ dị mma,+ n’ihi na obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi.”+ Nehemaya 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ezra wee gọzie Jehova+ bụ́ ezi Chineke, Onye dị ukwuu, mmadụ niile wee chịlie aka elu+ zaa, sị, “Amen! Amen!”+ Ha wee hulata+ kpọọrọ Jehova isiala.+
3 Ụmụ Izrel niile nọ na-ekiri ihe na-emenụ mgbe ọkụ ahụ dara, ebube Jehova wee dịkwasị n’ụlọ ahụ. Ha hulatara+ ala ozugbo kpudo ihu na pevment wee kpọọ isiala+ kelee Jehova, “n’ihi na ọ dị mma,+ n’ihi na obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi.”+
6 Ezra wee gọzie Jehova+ bụ́ ezi Chineke, Onye dị ukwuu, mmadụ niile wee chịlie aka elu+ zaa, sị, “Amen! Amen!”+ Ha wee hulata+ kpọọrọ Jehova isiala.+