Ọpụpụ 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M na-apụta n’ihu Ebreham,+ Aịzik+ na Jekọb+ dị ka Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ma emeghị m ka ha mara+ m n’aha m bụ́ Jehova.+ Mkpughe 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wee nụ ihe na-ada ka olu oké ìgwè mmadụ, dịkwa ka ụda nke ọtụtụ mmiri na ụda oké égbè eluigwe. Ha sịrị: “Toonụ Jaa,+ n’ihi na Jehova Chineke anyị, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ amalitewo ịchị achị dị ka eze.+
3 M na-apụta n’ihu Ebreham,+ Aịzik+ na Jekọb+ dị ka Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ma emeghị m ka ha mara+ m n’aha m bụ́ Jehova.+
6 M wee nụ ihe na-ada ka olu oké ìgwè mmadụ, dịkwa ka ụda nke ọtụtụ mmiri na ụda oké égbè eluigwe. Ha sịrị: “Toonụ Jaa,+ n’ihi na Jehova Chineke anyị, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ amalitewo ịchị achị dị ka eze.+