Ọpụpụ 14:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ndị Ijipt wee chụwa ha, ịnyịnya niile nke Fero, ụgbọ ịnyịnya agha ya na ndị agha ịnyịnya ya wee chụrụ ha+ banye n’etiti oké osimiri ahụ. Ilu 21:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ịnyịnya bụ ihe a kwadebere maka ụbọchị agha,+ ma, ọ bụ Jehova nwe nzọpụta.+
23 Ndị Ijipt wee chụwa ha, ịnyịnya niile nke Fero, ụgbọ ịnyịnya agha ya na ndị agha ịnyịnya ya wee chụrụ ha+ banye n’etiti oké osimiri ahụ.