Ọpụpụ 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma mụ onwe m, lee, m ga-ekwe ka obi ndị Ijipt kpọchie,+ ka ha wee chụrụ ha banye ka m wee nwetara onwe m otuto site n’imeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile, ụgbọ ịnyịnya agha ya na ndị agha ịnyịnya ya.+ Ọpụpụ 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ugbu a, eji m ihe a merenụ, mgbe ndị Ijipt ji mpako meso ha omume, mara na Jehova dị ukwuu karịa chi niile ọzọ.”+
17 Ma mụ onwe m, lee, m ga-ekwe ka obi ndị Ijipt kpọchie,+ ka ha wee chụrụ ha banye ka m wee nwetara onwe m otuto site n’imeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile, ụgbọ ịnyịnya agha ya na ndị agha ịnyịnya ya.+
11 Ugbu a, eji m ihe a merenụ, mgbe ndị Ijipt ji mpako meso ha omume, mara na Jehova dị ukwuu karịa chi niile ọzọ.”+