Ọpụpụ 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ozugbo ahụ, Mozis setịrị aka ya n’elu oké osimiri ahụ, oké osimiri ahụ wee malite ịlọghachi n’ọnọdụ ya n’isi ụtụtụ. Ka nke a na-eme, ndị Ijipt nọ na-agbapụ ka ọ ghara izute ha, ma Jehova tụbara ndị Ijipt n’etiti oké osimiri ahụ.+
27 Ozugbo ahụ, Mozis setịrị aka ya n’elu oké osimiri ahụ, oké osimiri ahụ wee malite ịlọghachi n’ọnọdụ ya n’isi ụtụtụ. Ka nke a na-eme, ndị Ijipt nọ na-agbapụ ka ọ ghara izute ha, ma Jehova tụbara ndị Ijipt n’etiti oké osimiri ahụ.+