Ọnụ Ọgụgụ 33:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E mesịa, ha si na Paịhahaịrọt kwalie wee si n’etiti oké osimiri+ gafee banye n’ala ịkpa+ ma gaa njem ruo ụbọchị atọ n’ala ịkpa Itam,+ ha wee maa ụlọikwuu na Mera.+
8 E mesịa, ha si na Paịhahaịrọt kwalie wee si n’etiti oké osimiri+ gafee banye n’ala ịkpa+ ma gaa njem ruo ụbọchị atọ n’ala ịkpa Itam,+ ha wee maa ụlọikwuu na Mera.+