Ọnụ Ọgụgụ 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jọshụa nwa Nọn, onye ozi+ Mozis malite n’oge ọ bụ okorobịa, wee zaa, sị: “Onyenwe m Mozis, kwụsị ha ime otú ahụ!”+ Diuterọnọmi 32:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Mozis wee bịa kwuo okwu niile nke abụ a ná ntị ụmụ Izrel,+ ya na Hoshia nwa Nọn.+ Ọrụ Ndịozi 7:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Nna nna anyị hà, bụ́ ndị ọzọ nwetara ya, bubakwara ya, ha na Jọshụa,+ n’ala ahụ nke bụ́ nke ndị mba ọzọ,+ bụ́ ndị Chineke chụpụrụ n’ihu nna nna anyị hà.+ Ọ dịgidere n’ebe a ruo n’ụbọchị Devid.
28 Jọshụa nwa Nọn, onye ozi+ Mozis malite n’oge ọ bụ okorobịa, wee zaa, sị: “Onyenwe m Mozis, kwụsị ha ime otú ahụ!”+
45 Nna nna anyị hà, bụ́ ndị ọzọ nwetara ya, bubakwara ya, ha na Jọshụa,+ n’ala ahụ nke bụ́ nke ndị mba ọzọ,+ bụ́ ndị Chineke chụpụrụ n’ihu nna nna anyị hà.+ Ọ dịgidere n’ebe a ruo n’ụbọchị Devid.