Joshụa 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis ohu ya n’iwu, otú ahụ ka Mozis nyere Jọshụa n’iwu,+ ọ bụkwa otú ahụ ka Jọshụa mere. O wepụghị otu okwu n’ihe niile Jehova nyere Mozis n’iwu.+
15 Dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis ohu ya n’iwu, otú ahụ ka Mozis nyere Jọshụa n’iwu,+ ọ bụkwa otú ahụ ka Jọshụa mere. O wepụghị otu okwu n’ihe niile Jehova nyere Mozis n’iwu.+