Ọpụpụ 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma ọ gwara ndị okenye ahụ, sị: “Cherenụ anyị n’ebe a ruo mgbe anyị ga-alọghachikwute unu.+ Lee! Erọn na Họọ+ so unu nọrọ. Onye ọ bụla nke nwere okwu ikpe, ya gakwuru ha.”+
14 Ma ọ gwara ndị okenye ahụ, sị: “Cherenụ anyị n’ebe a ruo mgbe anyị ga-alọghachikwute unu.+ Lee! Erọn na Họọ+ so unu nọrọ. Onye ọ bụla nke nwere okwu ikpe, ya gakwuru ha.”+