Joshụa 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jọshụa wee weghara obodo niile nke ndị eze a niile na-achị, nwụdekwa ndị eze ha niile ma were ihu mma agha gbuo ha.+ O bibiri ha,+ dị nnọọ ka Mozis ohu Jehova nyere n’iwu.+
12 Jọshụa wee weghara obodo niile nke ndị eze a niile na-achị, nwụdekwa ndị eze ha niile ma were ihu mma agha gbuo ha.+ O bibiri ha,+ dị nnọọ ka Mozis ohu Jehova nyere n’iwu.+