Ọpụpụ 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E mesịa, Fero nụrụ banyere ihe a, o wee nwaa igbu Mozis;+ ma Mozis si n’ebe Fero nọ gbaa ọsọ+ ka o wee biri n’ala Midian;+ o wee nọdụ ọdụ n’akụkụ otu olulu mmiri. 2 Ndị Kọrịnt 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ napụtara anyị n’oké ihe dị otú ahụ nke bụ́ ọnwụ, ọ ga-anapụtakwa anyị;+ olileanya anyị dịkwa n’ebe ọ nọ na ọ ga-anapụta anyị ọzọ.+
15 E mesịa, Fero nụrụ banyere ihe a, o wee nwaa igbu Mozis;+ ma Mozis si n’ebe Fero nọ gbaa ọsọ+ ka o wee biri n’ala Midian;+ o wee nọdụ ọdụ n’akụkụ otu olulu mmiri.
10 Ọ napụtara anyị n’oké ihe dị otú ahụ nke bụ́ ọnwụ, ọ ga-anapụtakwa anyị;+ olileanya anyị dịkwa n’ebe ọ nọ na ọ ga-anapụta anyị ọzọ.+