Ọrụ Ndịozi 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ihe ahụ e kwuru masịkwara ìgwè mmadụ ahụ dum, ha họkwaara Stivin, bụ́ nwoke jupụtara n’okwukwe na mmụọ nsọ,+ nakwa Filip+ na Prọkọrọs na Naịkenọ na Taịmọn na Pamenas na Nikọleọs, bụ́ onye Antiọk a tọghatara atọghata;
5 Ihe ahụ e kwuru masịkwara ìgwè mmadụ ahụ dum, ha họkwaara Stivin, bụ́ nwoke jupụtara n’okwukwe na mmụọ nsọ,+ nakwa Filip+ na Prọkọrọs na Naịkenọ na Taịmọn na Pamenas na Nikọleọs, bụ́ onye Antiọk a tọghatara atọghata;