1 Ndị Eze 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 nakwa na m ga-ewepụta n’ebe ahụ ebe m ga-adọba Igbe e tinyere ọgbụgba ndụ+ nke Jehova na nna nna anyị hà gbara mgbe ọ na-akpọpụta ha n’ala Ijipt.” Abụ Ọma 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụzọ Jehova niile bụ obiọma na eziokwuNye ndị na-edebe ọgbụgba ndụ ya+ na ihe ncheta ya.+ Ndị Galeshia 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ihe ndị a bụ ihe ngosi bụ́ ihe atụ;+ n’ihi na ndị inyom a pụtara ọgbụgba ndụ abụọ,+ nke ahụ sitere n’Ugwu Saịnaị,+ bụ́ nke na-amụ ụmụ nye ịnọ n’ohu, nke bụkwa Hega.
21 nakwa na m ga-ewepụta n’ebe ahụ ebe m ga-adọba Igbe e tinyere ọgbụgba ndụ+ nke Jehova na nna nna anyị hà gbara mgbe ọ na-akpọpụta ha n’ala Ijipt.”
24 Ihe ndị a bụ ihe ngosi bụ́ ihe atụ;+ n’ihi na ndị inyom a pụtara ọgbụgba ndụ abụọ,+ nke ahụ sitere n’Ugwu Saịnaị,+ bụ́ nke na-amụ ụmụ nye ịnọ n’ohu, nke bụkwa Hega.