1 Ndị Eze 8:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 N’ihi na gị onwe gị kewapụtara ha ka ha bụrụ ihe nketa gị n’ime ndị niile nke ụwa,+ dị nnọọ ka i kwuru site n’ọnụ Mozis+ bụ́ ohu gị mgbe i si n’Ijipt na-akpọpụta ndị nna nna anyị, gị Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova.” Abụ Ọma 135:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na Jaa ahọrọwo Jekọb ka ọ bụrụ nke ya,+Họrọkwa Izrel ka ọ bụrụ ihe onwunwe ya pụrụ iche.+
53 N’ihi na gị onwe gị kewapụtara ha ka ha bụrụ ihe nketa gị n’ime ndị niile nke ụwa,+ dị nnọọ ka i kwuru site n’ọnụ Mozis+ bụ́ ohu gị mgbe i si n’Ijipt na-akpọpụta ndị nna nna anyị, gị Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova.”