Levitikọs 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Unu ejila aha m ṅụọ iyi ụgha,+ ka unu wee ghara imerụ aha Chineke unu. Abụ m Jehova. Ilu 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ka afọ ghara iju m, m wee gọnahụ gị,+ sị: “Ònye bụ Jehova?”+ ka m gharakwa ịda ogbenye, m wee zuo ohi ma metọọ aha Chineke m.+ Ezikiel 36:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M ga-enwekwara aha nsọ m ọmịiko, ya bụ, aha nsọ m nke ụlọ Izrel metọrọ n’etiti mba dị iche iche ha batara.”+
9 ka afọ ghara iju m, m wee gọnahụ gị,+ sị: “Ònye bụ Jehova?”+ ka m gharakwa ịda ogbenye, m wee zuo ohi ma metọọ aha Chineke m.+
21 M ga-enwekwara aha nsọ m ọmịiko, ya bụ, aha nsọ m nke ụlọ Izrel metọrọ n’etiti mba dị iche iche ha batara.”+