5 “Ugbu a kwa, gịnị ka m nwere n’ebe a?” ka Jehova kwuru. “N’ihi na a kpọọrọ ndị m n’akwụghị ihe ọ bụla.+ Ndị na-achị ha nọ na-eti mkpu,”+ ka Jehova kwuru, “a nọkwa na-elelị aha m ogologo ụbọchị dum.+
9 M wee mee ihe n’ihi aha m ka a ghara imerụ ya n’anya mba dị iche iche ha nọ,+ n’ihi na m nọ n’ihu mba ndị a mee ka ha mara m mgbe m na-akpọpụta ha n’ala Ijipt.+