Levitikọs 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, a ghaghị igbu onye kwuluru aha Jehova.+ Nzukọ ahụ dum aghaghị ịtụ ya nkume. A ga-egbu ma onye mbịarambịa ma nwa afọ n’ihi ikwulu aha Chineke.+ Diuterọnọmi 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘Ejila aha Jehova bụ́ Chineke gị eme ihe efu,+ n’ihi na Jehova agaghị ahapụ onye ọ bụla nke ji aha ya eme ihe efu n’enyeghị ya ntaramahụhụ.+ Joshụa 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Nke a bụ ihe anyị ga-eme ha ma hapụ ha ndụ, ka a ghara iweso anyị iwe n’ihi iyi anyị ṅụụrụ ha.”+
16 Ya mere, a ghaghị igbu onye kwuluru aha Jehova.+ Nzukọ ahụ dum aghaghị ịtụ ya nkume. A ga-egbu ma onye mbịarambịa ma nwa afọ n’ihi ikwulu aha Chineke.+
11 “‘Ejila aha Jehova bụ́ Chineke gị eme ihe efu,+ n’ihi na Jehova agaghị ahapụ onye ọ bụla nke ji aha ya eme ihe efu n’enyeghị ya ntaramahụhụ.+