Ọpụpụ 34:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Ị ga-arụ ọrụ ụbọchị isii, ma n’ụbọchị nke asaa, ị ga-edebe ụbọchị izu ike.+ Ị ga-edebe ụbọchị izu ike n’oge ịkọ ihe nakwa n’oge owuwe ihe ubi.+
21 “Ị ga-arụ ọrụ ụbọchị isii, ma n’ụbọchị nke asaa, ị ga-edebe ụbọchị izu ike.+ Ị ga-edebe ụbọchị izu ike n’oge ịkọ ihe nakwa n’oge owuwe ihe ubi.+