Levitikọs 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘Unu ezula ohi,+ unu aghọla aghụghọ,+ unu emesola mmadụ ibe unu ihe n’ụzọ aghụghọ.+ Diuterọnọmi 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “‘Ezula ohi.+ Mak 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ị maaranụ ihe ndị e nyere n’iwu, ‘Egbula ọchụ,+ Akwala iko,+ Ezula ohi,+ Agbala akaebe ụgha,+ Erigbula mmadụ,+ Sọpụrụ nna gị na nne gị.’”+ 1 Ndị Kọrịnt 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ma ọ bụ ndị ohi, ma ọ bụ ndị anyaukwu,+ ma ọ bụ ndị aṅụrụma,+ ma ọ bụ ndị na-ekwujọ mmadụ, ma ọ bụ ndị na-apụnara mmadụ ihe, agaghị eketa alaeze Chineke.+ Ndị Efesọs 4:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ka onye na-ezu ohi kwụsị izu ohi,+ kama ka ọ rụsie ọrụ ike, jiri aka ya na-arụ ọrụ ọma,+ ka o wee nwee ihe ọ ga-ekenye onye nọ ná mkpa.+
19 Ị maaranụ ihe ndị e nyere n’iwu, ‘Egbula ọchụ,+ Akwala iko,+ Ezula ohi,+ Agbala akaebe ụgha,+ Erigbula mmadụ,+ Sọpụrụ nna gị na nne gị.’”+
10 ma ọ bụ ndị ohi, ma ọ bụ ndị anyaukwu,+ ma ọ bụ ndị aṅụrụma,+ ma ọ bụ ndị na-ekwujọ mmadụ, ma ọ bụ ndị na-apụnara mmadụ ihe, agaghị eketa alaeze Chineke.+
28 Ka onye na-ezu ohi kwụsị izu ohi,+ kama ka ọ rụsie ọrụ ike, jiri aka ya na-arụ ọrụ ọma,+ ka o wee nwee ihe ọ ga-ekenye onye nọ ná mkpa.+