Jenesis 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O wee ruo mgbe ihe ndị a gasịrị na ezi Chineke lere Ebreham ule.+ O wee kpọọ ya, sị: “Ebreham!” o wee zaa, sị: “Lee m!”+ Diuterọnọmi 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Cheta ụzọ niile Jehova bụ́ Chineke gị mere ka i jegharịa n’ala ịkpa n’ime afọ iri anọ ndị a,+ iji mee ka ị dị umeala,+ iji lee gị ule+ ka ọ mara ihe dị gị n’obi,+ iji mara ma ị̀ ga-edebe ihe o nyere n’iwu ma ọ bụ na ị gaghị edebe.
22 O wee ruo mgbe ihe ndị a gasịrị na ezi Chineke lere Ebreham ule.+ O wee kpọọ ya, sị: “Ebreham!” o wee zaa, sị: “Lee m!”+
2 Cheta ụzọ niile Jehova bụ́ Chineke gị mere ka i jegharịa n’ala ịkpa n’ime afọ iri anọ ndị a,+ iji mee ka ị dị umeala,+ iji lee gị ule+ ka ọ mara ihe dị gị n’obi,+ iji mara ma ị̀ ga-edebe ihe o nyere n’iwu ma ọ bụ na ị gaghị edebe.