Ọpụpụ 34:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Ọka mbụ kara aka a ghọtara n’ubi ọka wit ka ị ga-eji na-eme ememme izu,+ nakwa ememme ịchịkọbata ihe ná ngwụsị afọ.+ Diuterọnọmi 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Izu asaa ka ị ga-agụrụ onwe gị. Ị ga-ebido ịgụ izu asaa+ ahụ malite na mgbe mbụ i ji mma owuwe ihe ubi gbutuo ọka* kwụ ọtọ.
22 “Ọka mbụ kara aka a ghọtara n’ubi ọka wit ka ị ga-eji na-eme ememme izu,+ nakwa ememme ịchịkọbata ihe ná ngwụsị afọ.+
9 “Izu asaa ka ị ga-agụrụ onwe gị. Ị ga-ebido ịgụ izu asaa+ ahụ malite na mgbe mbụ i ji mma owuwe ihe ubi gbutuo ọka* kwụ ọtọ.